This is part of the series of cleft palate books. The book targets K and G in Igbo.

Download: (Igbo) Cleft Palate Practice for K and G

Kgo, Kanayo, Nneamaka, na Ugonna bu mbakala asu su su Igbo. E dere akwụ kwuọ a maka ụmụaka na enwe nsogbu. Akwụ kwuọ le bara anya na ụmụaka na enwe nsogbu I kwu okwu. Ga mewa /k/ na /g/. O na enye aka na ihe di bake na akpo Speech therapy. Nwata ahu ga na ekwua ugbu le ogu ise na ubochi. O ga enyere ya aka. Akwụ kwuọ ga eme ụmụaka ha na ezi na ulo ha amuta ihe na onweha.  I ga enweta akwụ kwuọ ma gi download pdf link na ala. I gi ahu akwụ kwuọ ma I ga na ebe enwere images na ala akwụ kwuọ.

Kgo, Kanayo, Nneamaka, na Ugonna (Kgo, Kanayo, Nneamaka, and Ugonna) is part of a series of books written in Igbo for children with repaired cleft palate. This book focuses on K and G. Children receiving speech therapy after a repaired cleft palate should practice speech sounds 100 times a day if they want to improve. With these books, children can practice at home with their family or on their own! The book can be downloaded or you can also swipe through the pages on your tablet or phone by clicking on the gallery below.

Onye dere akwu kwu a bu Ndidi K. Egeonuigwe. Onye Gosiri akwu kwu a bu Frankiluz Guzmán-Moyer. Onye ntuzie aka  bu  Dr. Catherine Crowley.

Written by Ndidi K. Egeonuigwe. Illustrated by Frankiluz Guzman-Moyer. Directed by Dr. Catherine Crowley.